Bi Nu Ndi Anyi nile,   Come  Ye All

Welcome to our faith based organization. We have been serving the  Washington Igbo community for over many years. We ask that you be part of this growing community to praise and worship the Lord with Us,

"Come  let us reason together,"
       says the LORD
.

          

Worshipping at
Lanham United Methodist Church
5512 Whitfield Chapel Road
Lanham, MD 20706

Service Starts At 1.30pm

The Venerable Clinton C. Esonu

Priest -In-Charge

   Harvest And Thanksgiving Celebration
      November 8th 2009
                "Nihi na nebe I no Ka ihe nile si bia, o bu kwa ihe si naka Gi bia ka ayi nyere Gi"
      

WINNING RAFFLE TICKETS NUMBER FOR HARVEST CAMPAIGN__

MAY THE LORD BLESS YOU, FOR YOUR SUPPORT

Page Title harvest Brochure 2009

4

Text Box:                                              All Saints Igbo Anglican Church
Usoro Ofufe Nro Nke Owuwe Ihe Ubi
Order of Service
 (Harvest Thanksgiving and Bazaar)

                                                     Sunday November 8 2009 

1.   Abu Nmalite  Abu 318
2.   Introit- By The Choir
3. Ahiri Okwu nmalite - "Ka Eto Aha Onye-Nwe-Ayi"
4.   Abu Ọma (Psalm) 146 1-10
5.   Ihe Ọgugu Nke Mbu-Malachi 3: 10-15
6.   Te Deum Laudamus
7.   The Qgugu Nke Abua- Luk 12: 16-21	8..   Abu 322
8.   Okwukwe Nke Ndi Ozi
9.   Kolekt
10. Ekpere di iche iche
11. Abu Maka Okwu Chukwu  Abu 320
12. Okwu Chukwu – Sermon (The Ven. Clinton Esonu)
13. Anthem –By the Choir
14. Abu Maka Mmalite Onyinye Owuwe Ihe Ubi (Harvest/Thanksgiving). Abu 319

USORO AGEJI BIA INYE ONYINYE
a.. Umu okorobia, Umu agboghobia, na  Umu ntakiri - Youths and Children
b. Otu Umu Nwanyi All Saints-
      (All Saints Women)
 c.Otu Umu Nwoke All Saints–
    (All Sanits Men)
d. Ndi Nna-nna na Nne Nne
    ( Al lGrandparents)
e. Ndi Olu di iche iche - Professionals ­Teachers, Doctors, Nurses, 
   Pharmacits  Attorneys,  Accountants, Engineers, etc, 
f. Ulo ngwa ahia di iche iche, Business owners, etc.
g. Otu ndi Councilh.
h. Ndi Isi Committee Nile
i. Ndi Obia Nile
k.Madu nile - General and Special Thanks offerings – Recalling marvelous -works on you and your family.
  [Madu nile ga esonye ndi kwaya we n'ekwe ukweKorọs di iche iche.]

14. Ekpere Ikpe Azu
15. Ngozi [Blessing]
16. Inabata ndi obia na ima okwa diri ubochi taa
17. Abu mgbasa (Procession into the World)        Abu 323


RECEPTION AND BAZAAR WILL FOLLOW IMMEDIATELY
AFTER SERVICE AT THE  CHURCH HALL

 

International Time ->
Local Time->
Web Hosting Companies